Take a fresh look at your lifestyle.

[Igbo Corner] Okwu gbara ọkpụrụkpụ na akwụkwọ mgbasa ozi Novemba 8

255

Get real time updates directly on you device, subscribe now.

Okwu kpara ọkpụrụkpụ na akwụkwọ mgbasa ozi nke abalị ise na onwa iri na otu nime afọ puku abụọ na iri abuo

Genu ntị ka unu nụ ihe akwụkwọ nta akụkọ ndị a na àgwà unu.

Ode akwụkwọ bụ Iwuoha prince:

Prince Iwuoha
The author, Prince Iwuoha

THE NATION

Onye isi ala Naịjiria ekwuola na aga emeghari ụgwọ ọnwa ana akwụ ndị na alụ olu oyibo

Mazi Joe Biden na emeri Mazi Trump in nghoputa onye ga achị ala Amirika

Aga ebido inye ìgwè mmadụ igwe na akpakots ego mmadụ ga akwụ maka ọkụ NEPA

Onye na achị obodo Lagos enye na ike ka ebido irughari obodo Lagos

Enye la iwu ka ebido idozi okporo ụzọ sitere Oyo banye Ogbomosho

THISDAY NESPAPER

Otú na ekwuchite ọnụ ndị awụsa akpọrọ Arewa Consultative Forum eme la ka ụwa mara na ha anaghị emegbu ndị ọzọ

Ndị minista sitere na ọdịda anyanwụ Naijiria ekwuola ka eleba anya nke ọma na ogbugbu ndị mmadụ na eme njeghari iwe na Lekki

Ndị mere njeghari iwe na Naijiria e bụghị na obi iwepu ndị ọchịchị. Ebum na obi ha bụ iweta udo na Naijiria

VANGUARD

Otú ilu ikpe ụwa dum ebido la ịchọpụta ihe arụ emere ụmụ Naijiria mere njeghari iwe

Otú nime ndị uwe ọjị kpara egbe, agbaala ama mejide ndị uwe ọjị na ihu otu ahụ pụrụ iche e wepụtara ka ha tụlee ihe niile emere ndị gara njeghari iwe

Ndị ọchịchị ga ere ìgwè na enye ọkụ akpọrọ Afam plant na olu bekee

Ọka iwu Orisa Agbakowa kwuru na idozi obodo Naijiria ga etinye ikere govementi etiti na govementi okpuru ulo, olu nke ọbụla ga na alu

DAILY INDEPENDENT

Onye ọchịchị bụ Mazi Ugwuanyi akpola ọkụ ka ndị uwe ọjị bido kwa olu ha

Otú ana akpo Middle Belt Leaders kwuputara na Ihe ngbanwe ga adị na otu esi na achị obodo Naijiria
Otú ndị nkụzi akwụkwọ mahadum Naịjiria ana akpọ ASUU ewepụta la ihe ha chọrọ ka eme tupu ha ebido nkụzi

Ọbụrụ na ịchọrọ iso Iwuoha Prince ikwalite asụsụ Igbo biko kpom na akara ±2348138460701.

Get real time updates directly on you device, subscribe now.