Take a fresh look at your lifestyle.

Ndigbo na anumanu

Ndigbo na eji anụmanụ na akọwa omume ndi mmadụ. Igbo ma ka esi eji anụ ọhịa na anụ ụlọ kowa otu mmadụ si akpa agwaGe ntị ka ịnụ anụmanụ Igbo ji akọwa mmadụÉzì :, igbo na eji ezi akọwa mmadụ na eru unyi. Asina mmadụ bụ ezi, ihe ọ…